Oluchi Okorie
ọnye ọkpụkpọ basketball nke Nigeria (amụrụ 1981)
Oluchi Okorie
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Okorie |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Ọgọọst 1981 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
ụdị egwuregwu | Basketball |
so na | 2006 FIBA World Championship for Women, 2005 FIBA Africa Championship for Women, 2007 FIBA Africa Championship for Women |
otu egwuregwu | NCAA Division I women's basketball |
Oluchi Mercy Okorie (a mụrụ n'ụbochi iri abụọ na asato, n’ọnwa Ọgọstụ n’afọ 1981 na Legọsụ) bụ onye egwuruegwu boolu nkata na-asọmpị n’ime otu egwuregwu bọọlu nkata First Bank B.C na ndi otu egwuregwu bọọlu nkata mba Naijiria. Ọ nọchitere anya Naijiria n'afo 2005, 2006, na 2007 na FIBA Africa Championship. [1] [2]
Ọrụ egwuregwu
dezieSite n'ubọchi iri abuo n'onwa Disemba ruo n'ụbochi iri abuo na asato n'egwuregwu Indoor Sports Hall na Abuja, Naịjirịa nke FIBA Africa Championship for Women in 2005 haziri. N'egwuregwu ahụ, Oluchi nọchitere anya Naịjirịa, were nweta ihe nrite ọla edo. [3]
N'asọmpi 2006 FIBA Africa Women's Clubs Champions Cup nke o sonyere na ya, Oluchi nwetara ihe nrite ọla nchara.
Ebemsidee
dezie- ↑ Oluchi Mercy Okorie profile, African Cup for Women's Champion Clubs 2006. FIBA.COM. Retrieved on 2020-11-13.
- ↑ Oluchi Okorie Basketball Player Profile, MKS MOS Karkonosze Jelenia Gora, News, 2Liga, Career, Games Logs, Best, Awards - eurobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2020-11-17.
- ↑ Schedule & results. FIBA.com. Retrieved on 2020-11-13.
Njikọ mpụga
dezie- Oluchi Mercy Okorie - FIBA