Ọláyínká bụ aha e nyere (nke sitere na Yinka) na aha nna nke sitere na Yoruba, nke pụtara "ngwakọta nke ùgwù, ihe ịga nke ọma na akụ na ụba gbara m gburugburu". [1] [2] Ndị ama ama nwere aha a gụnyere:

Aha mbụ

dezie
  • Olayinka Koso-Thomas (born 1937), Nigerian-born doctor established in Sierra Leone
  • Olayinka Sanni (born 1986), American-Nigerian basketball player
  • Olayinka Sule, Nigerian Brigadier General and Administrator of Jigawa State, Nigeria

Aha etiti

dezie
  • Folashade Olayinka Baderinwa (amụrụ na 1969), onye nta akụkọ America
  • Jadesola Olayinka Akande (1940-2008), onye nkuzi Naijiria
  • Olajide Olayinka Williams "JJ" Olatunji (amụrụ n'afọ 1993), onye a maara dịka KSI, onye na-eme YouTuber n'asụsụ Bekee, onye na'akụ egwu rap na onye na-akụ ọkpọ

Aha nna

dezie
  • Abel Idowu Olayinka (amụrụ n'afọ 1958), Prọfesọ Naijiria nke Applied Geophysics
  • Funmilayo Olayinka (1960-2013), onye na-ahụ maka ụlọ akụ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
  • Peter Olayinka (amụrụ n'afọ 1995), onye egwuregwu bọọlụ Naijiria
  • Segun Olayinka (amụrụ n'afọ 1988), onye Naijiria na-eme egwuregwu cricket
  • Folake Olayinka, dọkịta Naijiria

Ihe odide

dezie
  1. Kayode J. Fakinlede (2005). Beginner's Yoruba. Hippocrene Beginner's Series. ISBN 9780781810692. 
  2. Nike Lawal (2004). Understanding Yoruba Life and Culture. Africa World Press. ISBN 9781592210251.