Ihe nrite Onye Ntinyeaka dezie

  Onye ntụgharị Ukwu nke afọ 2022
Anyị n'ekele gị maka ọrụ ị na-arụ na Wikipidia Igbo. Daalụ maka ịtụgharị edemede karịrị iri asatọ. Ị mere nke ọma, jisie ike!

Tochiprecious (ṅkátá) 11:18, 28 Disemba 2022 (UTC)Reply

Daalu nwaada @Tochiprecious. Ekelekwaram gi maka oru ina n'aru na otu ndi Igbo Wikimedians UG. Deejeee! OtuNwachinemere (ṅkátá) 10:02, 29 Disemba 2022 (UTC)Reply
imeela! Tochiprecious (ṅkátá) 07:08, 11 Jenụwarị 2023 (UTC)Reply