Ndewo nu umu Igbo.

Aham bu nwa ada Chioma Ogbodo. A bu m onye Enugu. A bu m onye nkuzi bukwa nwa akwukwo. Obi di m uto nke ukwu gbasara otu ndi Igbo jiri choo ikwalite asusu Igbo na wikipedia, n'ihi na asusu anyi na-anwuzi anwu. Chukwu gozie ndi cheputara Igbo wikipedia. Udo diri unu.

Welcome! dezie

 

Hello, and welcome to Wikipedia! Thank you for your contributions. I hope you like the place and decide to stay. Thanks again. DARIO SEVERI (talk) 00:27, 1 Ọnwaàsaà 2018 (UTC)