Ikwalite Afrịka dezie

Mmemme a na-aga n'ihu ugbua bụ ohere anyị nwere ịkọrọ mba ụwa maka Afrịka, ndị dị iche iche a mara aha ha, ọrụ ha na ihe gbasara ala Afrịka.

Obi dị ụtọ ịbụ otu n'ime ndị na akwado emume a. Akum20 (ṅkátá) 07:05, 12 Jụn 2023 (UTC)Reply