Peeji nwere otu ahiriokwu dezie

Ndewo, Daalu n'edemede i na-edepụta mana biko kwụsị idepụta peeji nwere naani otu ahiriokwu. Biko dezie peeji ndi a, tinye kwuo edemede gbasara ha. Pia aka ebe a, ka i hụ peeji ndi ideputara ka idezie ụfodụ. Daalụ. Olugold (ṅkátá) 09:32, 19 Disemba 2023 (UTC)Reply