Ndewo ndi Igbo Nile nu obodo anti bu Nigeria..odi m obi anuri uku isona ihe ndi Igbo ibe m na eme.. Aham bu Anyanwuocha CHIDI martins,abum onye IMO state. Agara m akwukwo na mahadum ana akpo FUTO di na IMO state. Aguru m Animal science and technology. Anam akuzi nkuzi na ulo akwukwo,na emekwa ihe ndi ozo di iche iche iji na enyere Owen aka. Aka bu m okokporo. Abu m onye ime njem na amasi,bu rukwa onye egwuregwu ma burukwa one ihe onye ihe gbasara akwukwo na ulo akwukwo na amasi.

Welcome! dezie

 

Hello, and welcome to Wikipedia! Thank you for your contributions. I hope you like the place and decide to stay. Thanks again. DARIO SEVERI (talk) 00:25, 1 Ọnwaàsaà 2018 (UTC)

First name of Patrica (or Patricia) Ndogu dezie

Hello, Martin Chidi! I apologize for writing in English; I don't know the Igbo language and GoogleTranslate works poorly. Please see the problem described on Okwu:Patricia ndogu‎#Page name. Perhaps other Igbo Wikipedia contributors can help. I'll watch for questions or changes. Thank you, Deborahjay (talk) 16:03, 1 Ọnwaàsaà 2018 (UTC)