Okoroji Oti

Onye isi na onye ọchụnta ego nke narị afọ nke 17

Maazi Okoroji Oti bụ onye isi obodo na Ujari, otu n'ime obodo iri na itoolu dị na Arochukwu, Abia Steeti, Naijiria. A maara ya nke ọma maka ịbụ onye na-ere ohu nke wuru ewu na Ụlọ Okoroji, ụlọ akụkọ ihe mere eme na Ala igbo.[1] Akụkọ ihe mere eme na-ekwu na a chụrụ mmadụ dị narị anọ n'àjà nye Ibini Ukpabi mgbe ọ nwụsịrị dị ka onyeisi nke arụsị.[2]

Edensibia dezie

  1. Uguru. "Okoroji House Gateway to the past", The Nation News, 27 June 2015. Retrieved on 1 September 2016.
  2. (1985) Ofo. Schools of Art & Social Sciences, College of Education, Nsugbe.