Okeke
Okeke bụ aha nna Naijiria nke sitere na Igbo. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere ndia:
- Chuma Okeke (b. 1998), onye America na-egwu basketball
- Edward Ikem Okeke (1942-1995), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Francisca Nneka Okeke, ọkà n'ihe ọmụmụ physics
- P.N. Okeke-Ojiudu (1914), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego mbụ nke Naijiria
- Uzooma Okeke (b. 1970), onye egwuregwu bọọlụ nke Canada
- Uche Okeke (1933-2016), onye Naijiria na-ese ihe