Ogonna Chukwudi
Ogonna Chukwudi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Chukwudi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Septemba 1988 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | KIF Örebro DFF, Umeå IK |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup, 2007 FIFA Women's World Cup |
Ogonna Franca Chukwudi[1](amụrụ na 14 Septemba afọ 1988) bụ nwaafọ Naijiria na-agba bọọlụ na-arụ orụ di ka midfielder maka Russian klọb CSKA Moscow na otu di na Naijiria bụ inyom mba .
Ọrụ klọb
dezieChukwudi gbara bọọlụ na Umeå IK . [2]
Ọrụ mba ụwa
dezieChukwudi nọchitere anya Naịjirịa na asọmpi 2011 FIFA Women's World Cup .
Ebe m si nwete
dezie- ↑ List of Players – Finland (PDF). FIFA (19 November 2008). Archived from the original on 3 December 2008. Retrieved on 28 September 2014.
- ↑ 2011 squad in Umeå's website
Njikọ dị na mpụga
dezie- Ogonna Chukwudi at SvFF (in Swedish)
- Ogonna Chukwudi at Soccerway