Oge Okoye

Onye na-eme ihe nkiri Naijiria
Oge Okoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoOge Okoye Dezie
Aha ọmụmụOge Okoye Dezie
aha ezinụlọ yaOkoye Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Novemba 1980 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum Nnamdi Azikiwe Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Oge Okoye (amuru na abali iri-na-isii nke ọnwa Nọvemba n’afọ 1980) bu onye actress na Nigeria . A mụrụ Okoye na London, ma mesịa ya ndị ezinụlọ ya kwaga na Lagos Ọ gụsịrị akwụkwọ na Nnamdi Azikiwe University, Awka ma nweta nzere digiri Theatre Arts . N’afọ 2006, a họpụtara ya maka onyinye ihe nkiri African Movie Academy for “Best Actress maka nkwado ọrụ ya nakwa akparamagwa ya n'ihe nkiri a kpọrọ ''Eagle's Bride''

Ihe nkiri dezie

  • Spanner (2002)
  • Blood Sister (2003)
  • Forever Yours (2003)
  • Handsome (2003)
  • Magic Love (2003)
  • My Command (2003)
  • Sister Mary (2003)
  • Arsenal (2004)
  • Beautiful Faces (2004)
  • I Believe in You (2004)
  • Indecent Girl (2004) .... O'rel
  • I Want Your Wife (2004)
  • Little Angel (2004)
  • My Desire (2004)
  • Separate Lives (2004)
  • Spanner 3 (2004)
  • Spanner Goes to Jail (2004)
  • 11:45... Too Late (2005)
  • Beyond Passion (2005)
  • Black Bra (2005)

Àtụ:Col-2

  • Crazy Passion (2005)
  • Desperate Love (2005)
  • Eagle's Bride (2005)
  • Emotional Battle (2005)
  • Every Single Day (2005)
  • Face of Africa (2005) .... Ukheria
  • Friends & Lovers (2005)
  • The Girl Is Mine (2005)
  • It's Juliet or No One (2005)
  • The King's Son (2005)
  • Marry Me (2005)
  • Orange Groove (2005)
  • Paradise to Hell (2005)
  • Shock (2005)
  • To Love and Live Again (2005)
  • Trinity (2005)
  • Trouble Maker (2005)
  • War Game (2006)
  • The Snake Girl (2006)
  • Blackbery Babes (2010)
  • Sincerity
  • Sinful Game
  • Festac Town (2014)


Usoro onyonyo dezie

Afọ Aha agwa Onye nhazi ebe nsinweta
2015 Hotel ebube Patricia the chamber maid ọdịghị [1]

Ebe nsinweta dezie