Obioma Okoli
Obioma Okoli
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jụn 1992 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | weightlifter |
ụdị egwuregwu | weightlifting |
Obioma Okoli (amuru 3 Juun 1992) bu onye ebuli elu Naijiria . [1] Ọ gbara n'asọmpi ụmụnwaanyị kilogram 63 na asọmpi Commonwealth nke afọ 2014 bụ ebe o nwetara ihe nrite ọlaọcha a na-eko n'olu . [2] [3]
Edensibịa
dezie- ↑ Glasgow 2014 profile. Archived from the original on 17 October 2014. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ "I defied Doctors warning to win medal for Nigeria", Vanguard, 29 July 2014.
- ↑ "Nigerian weightlifters sweep 63kg medals", New Telegraph, 28 July 2014.