Obianuju Ekeocha
Onye nyocha ahu na Naijiria
Obianuju Ekeocha
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Obianuju |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1979 |
Ebe ọmụmụ | Owẹrrẹ |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | biomedical scientist, anti-abortion activist |
ebe agụmakwụkwọ | University of East London |
Ije | anti-abortion movement |
Obianuju Ekeocha, Audio onye amakwa dika Uju (amụrụ n'afọ 1979), bụ onye Nigerian nke mụrụ maka nka sayensi mgbọrọgwụ nke bi na United Kingdom.[1] Ọ bụ ya bụ onye nguzobe nakwa onyeisi otu akpọrọ Culture of Life Africa.[2][3]
Ntọala
dezieEdensibịa
dezie- ↑ Obianuju Ekeocha. Catholic Answers. Retrieved on 2020-11-19.
- ↑ Obianuju Ekeocha (en). Acton University. Retrieved on 2020-11-19.
- ↑ Obianuju Ekeocha: Founder & President of Culture of Life Africa. Culture of Life Africa. Retrieved on 2021-02-12.