Nwankwo
ahà nnà
Nwankwo bụ aha e nyere na aha nna. Ndị ama ama nwere aha a gụnyere ndia:
Aha e nyere ya
dezie- Nwankwo Kanu, OON (amụrụ n'afọ 1976), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Nwankwo Obiora (amụrụ n'afọ 1991), onye Naijiria na-agba bọọlụ
- Nwankwo Tochukwu (amụrụ n'afọ 1986), onye Naijiria na-agba bọọlụ
Aha nna
dezie- Christy Nwankwo, Onyeikpe Steeti Rivers
- Ike Nwankwo (amụrụ n'afọ 1973), onye Naijiria-Amerịka na-agba bọọlụ
- Nkem Nwankwo (1936), onye edemede na onye na-ede uri na Naijiria
- Simeon Nwankwo (amụrụ n'afọ 1992), onye Naijiria na-agba bọọlụ