Nneka Onyeali-Ikpe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Nneka Onyeali-Ikpe |
aha enyere | Nneka |
aha ezinụlọ ya | Ikpe |
aha gọọmenti | Nneka Onyeali-Ikpe |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Julaị 1964 |
Ebe ọmụmụ | Ọká |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọrụ ụlọ akụ |
ụdị ọrụ ya | economics of banking |
onye were ọrụ | Fidelity Bank Nigeria |
Ọkwá o ji | chief executive officer |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria, Nsukka library, King's College London, The Dickson Poon School of Law |
ogo mmụta | Bachelor of Laws, Master of Laws |
Ebe obibi | Naijiria |
Ebe ọrụ | Naijiria |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1990 |
webụsaịtị | https://wwwfidelitybank.ng |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Nneka Onyeali-Ikpe (amuru Julaị 28, 1964) bu onye isi azumahia nke Naijiria na onye nchuaja. Ọ bụ nwanyị mbụ managing director na onye isi ụlọ ọrụ Fidelity Bank Nigeria . [1] [2]
Ndụ mbido
dezieA mụrụ Nneka Onyeali-Ikpe na Awka, Anambra State, na Isiten Naijiria . O birikwa na Owerri, Imo Steeti, ebe o guru akwukwo na Federal Government Girls College . [3]
Agụmakwụkwọ
dezieOnyeali-Ikpe nwere nzere iwu na Mahadum Naijiria, Nsukka . O nwekwara nzere masta na iwu site na King's College London . [4] [5]
Ọrụ
dezieỌ malitere ọrụ ụlọ akụ ya dịka onye ọrụ iwu na Afrịkan Continental
Bank
na 1990. O sonyezie First African Trust Bank dị ka onye ọrụ nchekwa ego. O mechara banye Zenith Bank na Standard Chartered Bank n'otu n'otu. [6] [7]
Ụlọ akụ Enterprise
dezieN'afọ 2011, ọ sonyeere ụlọ akụ Enterprise dịka onye isi ụlọ ọrụ na-ahụ maka ọrụ ụlọ akụ na Lagos na ebe ndị ọzọ na mpaghara Sawutu-Weesti na Naijiria . [8]
Ụlọ ọrụ Fidelity Bank
dezieOnyeali-Ikpe sonyeere ụlọakụ azụmahịa Fidelity dịka onye isi isi na Jenụwarị 2015. Fidelity Bank kwuputara Onyeali-Ikpe ka ọ bụrụ onye isi njikwa ya na Disemba 2020. [9]
Ndụ onwe onye
dezieOnyeali-Ikpe aluru nwunye. [10]
Ebensịdee
dezie- ↑ Nneka Onyeali-Ikpe, Fidelity Bank PLC: Profile and Biography (en). Bloomberg.com. Retrieved on 2021-02-06.
- ↑ Onyeali-Ikpe assumes office as MD/CEO of Fidelity Bank (en-US). Businessday NG (2021-01-04). Retrieved on 2021-02-06.
- ↑ Eboigbe (2021-01-04). MEET NNEKA ONYEALI-IKPE, THE NEW CEO OF FIDELITY BANK (en-US). Epa. Retrieved on 2021-02-06.
- ↑ All eyes on first female MD of Fidelity Bank as Onyeali-Ikpe resumes (en-US). Vanguard News (2020-12-23). Retrieved on 2021-02-07.
- ↑ MarketScreener. Fidelity Bank : Appoints Onyeali-Ikpe As CEO Designate | MarketScreener (en). www.marketscreener.com. Retrieved on 2021-02-07.
- ↑ Nairametrics (2015-09-06). Here Is What You Need To Know About Fidelity Bank’s Two New Executive Director’s (en-GB). Nairametrics. Retrieved on 2021-02-06.
- ↑ Taiwo (2020-12-23). Facts on Incoming First Female Fidelity Bank MD, Nneka Onyeali-Ikpe (en-US). P.M. News. Retrieved on 2021-02-06.
- ↑ Awojulugbe (2021-01-03). Onyeali-Ikpe assumes office as Fidelity Bank CEO (en-US). TheCable. Retrieved on 2021-02-06.
- ↑ Onyeali-Ikpe assumes Office as MD/CEO of Fidelity Bank (en-GB) (2021-01-03). Retrieved on 2021-02-07.
- ↑ 78marketing (2021-02-06). Ken Onyeali Ikpe's wife Nneka made md-designate at Fidelity Bank. Archived from the original on 2022-01-25.