Nkem Akaraiwe
ọnye egwuregwu basketball nke Nigeria (amụrụ 1996)
Nkem Akaraiwe
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Nkem ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Disemba 1996 ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | small forward ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
so na | 2018 FIBA Women's Basketball World Cup, 2015 FIBA Africa Championship for Women ![]() |
Nkem Akaraiwe (ka amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Disemba n'afọ 1996) bụ onye egwuregwu basketball nke Naijiria maka First Bank na ndị otu mba Naịjirịa.[1]
O sonyere na 2018 FIBA Women's Basketball World Cup .[2]