Nigerian Civil Aviation Authority

Nigerian Civil Aviation Authority (NCAA) bụ ikike ụgbọ elu nke Naịjirịa.

Nigerian Civil Aviation Authority

Na afọ 2014, Onye isi ndi NCAA bu Captain Muhktar Usman.[1]

Ọfịs dezie

Isi ụlọ ọrụ ya (Corporate Headquarters) dị na ala nke Nnamdi Azikiwe International Airport na isi obodo Naịjirịa, Abuja. O nwere ọfịs mpaghara na Murtala Muhammed International Airport na Ikeja Lagos State, na-arụkwa ọrụ dị ka isi ụlọ ọrụ ahụ, Port Harcourt International Airport na Port Harcoort, na Kano.[2]

Ihe odide dezie

  1. Captain Muhtar Usman Resumes Office as the New DG of NCAA - News. Archived from the original on 2014-11-29. Retrieved on 2014-11-24.
  2. Contact. Nigerian Civil Aviation Authority. Retrieved on 2021-03-21. “Corporate Headquarters Nnamdi Azikiwe International Airport, Federal Capital Territory, Abuja”

Njikọ mpụga dezie