Nduka Onwuegbute
Nduka Onwuegbute
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1969 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | odee ejije |
ebe agụmakwụkwọ | University of Jos, University of Ibadan |
Nduka Onwuegbute Onye amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Mee ,1969 bu ode akwụkwọ na Ode ejije nke Naịjirịa na British bụ ode akwụkwọ na ode ejije. Ọ bụ nwa nke ise n'ime ụmụ iri na isii ma amụrụ ya na Manchester n'agbanyeghị na ọ tolitere Naịjirịa. Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Ibadan na Mahadum Jos, ha abụọ dị na Naịjirịa. Mgbe ọ nọ na Naịjirịa, ọ dere soap opera Riddles Hopes . Ọrụ ya gụnyere ejije, obere akụkọ, na akwụkwọ agụmakwụkwọ maka ụmụaka. Ọ bi ugbu a na United Kingdom .
Ide ederede
dezieIgwe onyonyo
dezie- Riddles and Hopes ( Nigerian Television Authority )
Ejije
dezieProz
dezieNrụtụaka
dezie- ↑ Amazon.co.uk
- ↑ Nduka Onwuegbute (en). Archived from the original on 2017-12-23. Retrieved on 2020-12-01.
- ↑ "Masters of the Confluence | Historical Fiction, Nduka Onwuegbute (2010). African Book", Written by Onwuegbute. (in en-US)
- ↑ Fortunes of the Forgotten Forest (in English).
- ↑ "Fortunes of the Forgotten Forest | Onwuegbute | Educational Books for teens", Written by Onwuegbute. (in en-US)