Ndidi Okonkwo Nwuneli

Ọkachamara na ọrụ ugbo na nri n'Africa, ọrụ enyemaka na ihe ọhụrụ ọha.
Ndidi Okonkwo Nwuneli
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Maachị 1975 Dezie
Ebe ọmụmụEnúgwu Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọThe Wharton School, Harvard Business School Dezie

Ndidi Okonkwo Nwuneli, MFR (Amuru ya na Maachi, iri abuo na abuo, na afo 1975) bu onye mekorita onye nta ahia kwuru onwe ya na obodo Naijiria. Ó nwere afo iri abuo na otu na ihe ejiri mara ya na International Development na Business Management, mana aka ya di na mba di iche iche,ndi ora niile, oru oyibo govmenti na ndi oru obodo ndi ozo. na afo 2002, o bidoro LEAP Afriika, oru ndi eye maka na fu na ndi na azu ahia nke onwe ha na ndi ntolo bia na amuta ihe di nma, ma na agba kwa mbo igosi na ha ga eme ofuma na ihe di iche iche.

O bukwa onye soro we bido AACE Food Processing & Distribution Ltd. (AACE Foods), ulo oru obodo anyi na Lagos, Naijiria. O bu kwa otu onye isi ndi nwere ulo ahia na jikota ndi ntu ma ahia ugbo na obodo anyi na Sahel Capital Partners & Advisory Limited. Nwuneli ji nzere masters na Business Administrations na ebe oguru akwukwo na Harvard Graduate School of Business. O nwere asambodo mahadum na Multinational and Strategic Management na aka ndi Wharton School of the University of Pennsylvania.

Ihe Nkwalite dezie