Ndidi Kanu

Onye na-agba bọọlu sị Naịjịrịa
Ndidi Kanu
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya26 Ọgọọst 1986 Dezie
Ebe ọmụmụAbuja Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuNigeria women's national football team, Odense BK Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Ndidi Kanu (a mụrụ n'ụbọchị nke iri abụọ Na isii n'ọnwa asatọ n'afọ 1986) bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ Onye gbara maka Odense Q .

Ndụ

dezie

A mụrụ Kanu na Abuja n'afọ 1986. Kanu malitere kuwa boolu na FTC Queens[1] tupu ọ kwaga na mmalite nke oge 2003/04 na Denmark. O si ebe ahụ kwaga Odense BK n'afọ 2006 ruo ọnwa isii. N'oge ọkọchị nke afọ 2006, ọ laghachiri klọb ha nke Denmark OB maka ọkara afọ, mgbe onwere ihe mmerụ ahụ Di Ike n'ikpere.

Kanu sonyeere n'ọnwa asato


Kanu bụ onye otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa kemgbe afọ 2002.[2] N'oge ọkọchị nke afọ 2003, a họpụtara ya na 2003 FIFA Women's World Cup pre-selection nke ndị egwuregwu iri atọ na ise mana o soghi otu mere egwuregwu ahụ n'ihi mmerụ ahụ nke eriri ụkwụ.

Edemsibia

dezie
  1. OB ser på nye nigerianere - fyens.dk - Sport - Fyens Stiftstidende. Archived from the original on 21 March 2016. Retrieved on 6 February 2016.
  2. allAfrica.com: Nigeria/Kenya: Kikelomo May Replace Kanu