Ndepụta nke ụmụ nwanyị Algeria na-ese ihe
Nke a bụ ndepụta nke ụmụ nwanyị na-ese ihe a mụrụ na Ọjiria ma ọ bụ ndị ọrụ ha nwere njikọ dị nso na mba ahụ.
B
dezie- Baya (1931-1998), onye na-ese ihe, onye na-eme ite
- Souhila Belbahar (amụrụ n'afọ 1934), onye na-ese ihe
- Myriam Ben (1928-2001), onye edemede, onye na-ese ihe
- Zaida Ben-Yusuf (1869-1933), onye na-ese foto
- Nadia Benbouta (amụrụ n'afọ 1970), onye na-ese ihe, na-ejikọta ihe ndị na-enweghị njikọ
- Zohra Bensemra (amụrụ n'afọ 1968), onye na-ese foto
- Samta Benyahia (amụrụ n'afọ 1950), onye na-ese ihe
- Zoulikha Bouabdellah (amụrụ n'afọ 1977), onye na-ese plastik, onye na-eme vidio
H
dezie- Mimi Hafida (na-arụsi ọrụ ike kemgbe 2010), onye na-ede uri, onye na-ese ihe nkiri
- Bettina Heinen-Ayech (1937-2020), onye na-ese ihe[1][2][3]
N
dezie- Houria Niati (amụrụ n'afọ 1948), onye na-ese ihe
O
dezie- Lydia Ourahmane (amụrụ n'afọ 1992), onye na-ese ihe nkiri na ụda
S
dezie- Zineb Sedira (amụrụ na 1963), onye na-ese foto na onye na-eme vidio
Z
dezie- Fatma Zohra Zamoum (amụrụ n'afọ 1967), onye edemede, onye na-eme ihe nkiri na onye nkuzi
- Amina Zoubir (amụrụ n'afọ 1983), onye na-ese ihe n'oge a, onye na-eme ihe nkiri
Ebe mụ si dee
dezie- ↑ Hans Karl Pesch und Ali Elhadj Tahar: Bettina Heinen-Ayech, Reportage aus der Mitte eines Künstlerlebens, U-Form Verlag, Solingen, 1982
- ↑ Ali Elhadj-Tahar and Haroun Ayech: Bettina, Dar el Kenz, Alger, 2016
- ↑ Musée Public National Cirta: Bettina Heinen-Ayech, Le cinquantenaire de la peinture algerienne, Constantine, 2014