Nassima Dob
Nassima Dob
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Algeria ![]() |
Aha enyere | Nassima ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Disemba 1980 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | handball player ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | MC Alger (handball) ![]() |
ụdị egwuregwu | handball ![]() |
Nassima Dob (amuru 24 Disemba 1980) bu onye egwuregwu aka ndi Algeria. Ọ na- egwu maka mmeti GS Pétroliers, yana ndị otu mba Algeria . Ɔ nòchitere anya Algeria na ekiri aka ụmụ mba ụwa na Serbia na 2013, ebe ndị otu Algeria debere nke iri abụọ na abụọ.