Najat Badri
Najat Badri
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha enyere | Najat |
aha ezinụlọ ya | Badri |
ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Mee 1988 |
Ebe ọmụmụ | Salé |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | AS FAR women, Morocco women's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Najat Badri (Arabic: ; amụrụ na 19 Mee 1988) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na agba ọsọ n'etiti AS FAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.
Ọrụ mba ụwa
dezieBadri gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2018 Afrika nwanyi iko nke ntozu oke (agba nke mbụ).[1]
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na-agba bọọlụ mba ụwa
Ihe odide
dezie- ↑ Competitions - 11th Edition Women AFCON- GHANA 2018 - Match Details. CAF. Retrieved on 21 August 2020.
Njikọ mpụga
dezie- Najat Badri on Facebook