Nadira Ait Oumghar
Nadira Ait Oumghar
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Algeria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Ọktoba 1994 |
Ebe ọmụmụ | Béjaïa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | middle blocker |
ụdị egwuregwu | volleyball |
Nadira Ait Oumghar (amụrụ (1994-10-09)9 Ọktoba 1994) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria. Nọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka Seddouk Volleyball n'afọ 2015.[1]
Ihe ọmụma klọb
dezieKlọb dị ugbu a : Seddouk club Bejaia
Ihe odide
dezie- ↑ Team Roster – Algeria. FIVB.org. Retrieved on 11 February 2016.
Njikọ mpụga
dezie- Profaịlụ na FIVB.org