Nadingar Ekoue Thérèse

onye ọka iwu Chad mbụ na onye na-akwado ikike mmadụ

Nadingar Ekoue Thérèse (nwuru 14 Ogost 2020)[1] bụ onye ọkaiwu nwanyị Chad mbụ na onye na-akwado ikike mmadụ ,[1] bụ onye a ma ama maka ọrụ ya n'ịgbachitere ụmụ mgbei na ndị na-adịghị ike. Ọ bụ odeakwụkwọ ukwu nke Chad Bar Association.[1][2]

Nadingar Ekoue Thérèse
Born
Nadingar Ekoue Thérèse


Education Masters Degree in Private Law
Occupation(s) Lawyer and human rights activist
Known for Human Rights Defense
Spouse Emmanuel Nadingar
Children 5

Ndụ mbido na agụmakwụkwọ

dezie

Ekoue Thérèse Amụrụ ma zụlite na Chad Mana onwere ndu agụmakwụkwọ na mba di iche iche [1]

Ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị ya na N'Djamena Chad. O nwetara Asambodo Praimari na Elementary Studies (CEPE) naVichy naFrance na afọ 1971.[1]

Ọ nwetakwara ụfọdụ agụmakwụkwọ praịmarị ya na kọleji Notre Dame des Apôtres dị na Lomé, TogoMgbe afọ ole na ole gasịrị, ọ laghachiri isi obodo Chadian, N'Djamena wee nweta Brevet d'Etudes du Premier cycle (BEPC) na 1975 wee bụrụ baccalaureate na 1978 na Félix Eboué High School na Chad.[1]

Ekoue Thérèse nwetara akara ugo mmụta na iwu nzuzo na Mahadum Marien Ngouabi dị na Brazzaville, Congo.[1]

Ọru

dezie

Ekoue Thérèse bụ ọkàiwu site na 1992. Ọ meghere ụlọ ọrụ iwu mgbe afọ ole na ole nwechara ahụmahụ ma jee ozi dị ka odeakwụkwọ ukwu nke Chad Bar Association. Ọ zụkwara ndị ọkaiwu ise (5) ọzọ na obodo ya, Chad .[1]

Ndụ onwe onye

dezie

Ekoue Thérese lụrụ Emmanuel Nadingar onye bụbu Prime Minister nke Chad site na Machii 2010 ruo Jenụwarị 2013. Ọ mụrụ ụmụ ise .[1]

Ọnwu

dezie

Ekoue Thérèse nwuru na 14 ogost 2020.[1]

Hụkwa

dezie
  • Ndepụta nke ndị ọkaiwu na ndị ọkaikpe nke ụmụ nwanyị mbụ na Africa

Ntụaka

dezie
  1. "Tchad: qui etait Nadingar Therese, la premirere avocate tchadienne ?". Tchadienfos.com (na French) 2020-08-28. Eweputara 2020-11-13.
  2. "Communication de Maitre Nadine DOSSOU SAKPONOU Avocate au Barreau du Benin, vice-presidente de l'association des Femmes Avocates du Benin" (PDF). Eweputara site na nke izizi (PDF) na 2017-09-10. Eweputara 2018- 05-15.
  1. 1.00 1.01 1.02 1.03 1.04 1.05 1.06 1.07 1.08 1.09 Tchad : qui était Nadingar Thérèse, la première avocate tchadienne ? (fr-FR). Tchadinfos.com (2020-08-28). Retrieved on 2020-11-13. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  2. Communication de Maître Nadine DOSSOU SAKPONOU Avocate au Barreau du Bénin, vice-présidente de l'association des Femmes Avocates du Bénin. Archived from the original on 2017-09-10. Retrieved on 2018-05-15.