Musibau Adewunmi Akanji
Musibau Adewunmi Akanji
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Musbau Adewumi Akanji |
aha enyere | Musbau |
aha ezinụlọ ya | Akanji |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Jenụwarị 1953 |
Ebe ọmụmụ | Offa |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | academic, biochemist, researcher |
onye were ọrụ | Federal University of Technology Minna |
ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University, University of Ibadan |
ogo mmụta | Doctor of Philosophy |
isi agụmakwụkwọ | biochemistry |
affiliation | University of Ilorin |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Onye òtù nke | Nigerian Academy of Science |
Ihe nrite | Fellow of the Nigerian Academy of Science |
Musbau Adewumi Akanji bụ onye agụmakwụkwọ Naijiria, onye Biochemist na onye bụbu osote onye isi nke Federal University of Technology, Minna.
Mbido ndụ na ọrụ
dezieA mụrụ Musbau Adewumi Akanji na 4 Jenụwarị 1953 ọ malitere agụmakwụkwọ ya na Offa Grammar School, Offa site na 1965 ruo 1969 wee gaa n'ihu na A-Levels ya na Olivet Baptist High School, Oyo site na 1970 ruo 1971 nwetara akara ugo mmụta mbụ ya, BSc, na Mahadum Ibadan, Ibadan site na 1972 ruo 1975 ọ nwetara MSc na PhD ya na Mahadụ Ife, Ile-Ife. [2] (nke bụzi Mahadum Obafemi Awolowo) site na 1979 ruo 1981 na 1983 ruo 1986 n'otu n'otu.
Ihe odide
dezie- ↑ Musbau adewumi akanji.
- ↑ NGP KYG: Professor Musbau Adewumi sikeAkanji. kyg.nigeriagovernance.org. Retrieved on 8 April 2018.