Munzali Jibril
Munzali Jibril
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | academic |
ụdị ọrụ ya | osote onyeisi mahadum |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University |
Munzali Jibril bụ prọfesọ emeritus nke Bekee na Naijiria, na onye bụbu onye isi odeakwụkwọ nke National University Commission. Ọ bụkwa onye bụbu osote onye isi oche nke Mahadum Bayero, Kano State, Nigeria. Ọ bụ onye nhazi nke Ụlọ Akwụkwọ Ndị Uwe Ojii Naịjirịa na Wudil. Onye isi ala Naijiria Goodluck Jonathan họpụtara ya n'afọ 2010. [1] bụ onye isi oche nke Federal University Lafia ugbu a.
Jibril bụkwa ónyé isi oche nkè iri abụọ [2] ónyé isi oche kansụl màkà ụlọ ọrụ nchịkwa nkè Naịjirịa.O nwere nzere bachelọ, masta ná doctorate ná nka ná Mahadum Ahmadu Bello, Mahadum Leeds ná Mahadim Lancaster. A na-ewere ya dị ka ọkachamara na agụmakwụkwọ ka elu. [3]
Edensibia
dezie- ↑ Jonathan appoints Jibril for Police Academy upgrade - Vanguard News. Vanguard News (29 November 2010). Retrieved on 12 April 2018.
- ↑ NIM to hold Management Conference in September - The Nation Nigeria. thenationonlineng.net (30 August 2017). Retrieved on 13 April 2018.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Retrieved on 16 April 2018.