Muhammad Yahuza Bello
Muhammad Yahuza Bello
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Mohammed |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Jenụwarị 1959 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Nasarawa |
Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Hausa, Arabic, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | mathematician, researcher, university teacher |
onye were ọrụ | Bayero University Kano |
ebe agụmakwụkwọ | University of Arkansas |
onye ndụmọdụ doctoral | Naoki Kimura |
doctoral student | Nasir Ahmad Khan, Bashir Maifada Yakasai, Abdul Iguda, Aliyu Ibrahim Kiri |
Ebe ọrụ | Steeti Kano |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Muhammad Yahuza Bello Onye Naijiria nke na-afu maka mgbakọ na mwepụ bụ onye jere ozi dịka osote onyeisi nke iri nke Mahadum Bayero Kano .Muhammad Yahuza Bellopronunciationⓘ bụ onye Naijiria na-ahụ maka mgbakọ na mwepụ bụ onye jere ozi dịka osote onye isi nke iri na Mahadum Bayero Kano.[1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Yahuza na 22nd Jenụwarị, 1959 na Nassarawa Local Government na Kano steeti ọ gara Giginyu Primary School n'etiti 1966 na 1973, ọ gara Government Secondary School, Gaya ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na 1977, ọ nwetara akara nke mbụ na nke abụọ na Education na Bayero U niversity Kano.
[1] Yahuza gara Mahadum Arkansas, n'okpuru nlekọta nke Naoki Kimura ebe ọ nwetara nzere nke atọ na mgbakọ na mwepụ n'etiti 1985 na 1988.
Ọrụ
dezieEdensibia
dezie- ↑ Admin (2016-12-21). BELLO, Prof. Muhammad Yahuza (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2021-02-10.