Mohammed Karim
Onye nduzi ihe nkiri Egypt (1896-1972)
Mohammed Karim
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | محمد كريم |
aha enyere | Mohammed |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Disemba 1896 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Mee 1972 |
Ebe ọ nwụrụ | Cairo |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Mohammed Karim |
Mohammed Karim (1896 - 1972) bụ onye nduzi ihe nkiri Egypt, onye edemede, na onye na-emepụta ihe. Karim mere ka Faten Hamama bụrụ onye a ma ama na ihe nkiri Yawm Said . E tinyere ihe nkiri ya nke afọ 1946 bụ Dunia n'ime emume ihe nkiri Cannes nke afọ 1946.[1]
Ebensidee
dezie- ↑ Festival de Cannes: Dunia. festival-cannes.com. Retrieved on 2009-01-03.
Njikọ mpụga
dezie- Media related to Mohamed Karim at Wikimedia Commons
- Mohammed Karim at IMDb