Mimi Chakib
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereMimi Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Disemba 1913 Dezie
Ebe ọmụmụCairo Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya20 Mee 1983 Dezie
Ebe ọ nwụrụCairo Dezie
nwanneZuzu Shakeeb Dezie
Dị/nwunyeSeraj Munir Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1934 Dezie

Mimi Chakib ma ọ bụ Mimi Shakib (25 Disemba 1913 20 Mee 1983) a mụrụ Ameena Chakib, bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri. Ọ na-arụkarị ọrụ nke abụọ, ma pụta na ihe karịrị ihe nkiri otu narị na iri ise n'etiti afọ 1940 na mmalite afọ 1980.

Ọ banyere na ihe nkiri na 1934 wee pụta na ihe nkiri dịka Nahw El-Magd na 1949. O so mee ihe nkiri na Doa al karawan na 1959 n'akụkụ ndị na-eme ihe nkiri dịka Faten Hamama na Ahmed Mazhar. Ihe nkiri ikpeazụ ọ pụtara na ya bụ na El Hubb keda na 1961 ebe ọ pụtara n'akụkụ ndị na-eme ihe nkiri dịka Salah Zulfikar na Sabah. Ọrụ ya nọ n'ọkwa ya n'afọ ndị 1940.

E gosipụtara ya na ihe nkiri 1982 An Egyptian Story .

Ebensidee dezie

Njikọ mpụga dezie