Melissa Kasri
Melissa Kasri
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Algeria ![]() |
Aha enyere | Melissa ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Febụwarị 1998 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball ![]() |
ụdị egwuregwu | volleyball ![]() |
Melissa Kasri (amụrụ 13 Febụwarị 1998) bụ nwa agbọghọ Algeria na egwu volleyball. Ọ bụ otu n'ime ndị otu volleyball ụmụ nwanyị nke mba Algeria.
O sonyere na 2015 FIVB Volleyball Ukwu ụwa Prix. N'ọkwa klọb ọ gbara bọọlụ maka NCB n'afọ 2015.[1]
Ihe odide
dezie- ↑ Team Roster – Algeria. FIVB.org. Retrieved on 11 February 2016.
Njikọ mpụga
dezie- Profaịlụ na FIVB.org