Martins Azubuike
Martins Azubuike
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Ȯha Abia |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Martins Azubuike Audio bụ Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'ala Nigeria bụ onye jere ozi dị ka Onye isi ụlọ nzukọ Omeiwu nke ise nke ụlọ nzukọ omeiwu nke Steeti Abia. mgbe ọ hoputara n'abali iri na otu nke ọnwa Juun, afo 2015. [1] Ọ rụbuola ọrụ dịka otu n'ime ndị Omeiwu nke nọchitere anya Isiala Ngwa North Constituency. [2] Ọ bụ Kennedy Njoku nọchiri anya ya ka onye isi ụlọ nzukọ Omeiwu dịka ndị otu ụlọ omebe iwu ahụ wepụrụ ya na ọchịchị. [3]
Ebe ndị nsi dee
dezie
- ↑ Ukandu. "Martins Azubuike emerges Abia Speaker", The Punch, 11 June 2015. Retrieved on 3 October 2015.
- ↑ Oko. "Martins Azubuike emerges Abia Speaker", Daily Champion, 11 June 2015. Retrieved on 3 October 2015.
- ↑ Ugochukwu Alaribe. "Abia Speaker impeached, new one elected", Vanguard News, 30 December 2016. Retrieved on 30 August 2017.