Martina Ohadugha
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha enyereOnyinyechi, Martina Dezie
aha ezinụlọ yaOhadugha Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Mee 1991 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuRivers Angels F.C., Nigeria women's national football team Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie

Templeeti:Infobox football biography

Martina Ohadugha (amụrụ na ubochi ise na onwa Mee 1991) bụ onye egwuregwu bọọlụ mba Naịjirịa nke na-agba bọọlụ dị ka onye ọkpọ egwuregwu bọọlụ Rivers Angels nke ụmụ nwanyị Naijiria na otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa .

Ọrụ mba ụwa

dezie

Ọ so na otu mba Naijiria na asọmpi ụmụ nwanyị Africa nke 2012 na 2014, wee merie nke ikpeazụ. Ọ sokwa na asọmpi iko mba ụwa nke 2015 FIFA . [1]

Nkwanye ugwu

dezie

Mba ụwa

dezie
Naijiria
  • Asọmpi ụmụ nwanyị Afrịka : 2014

Edensibia

dezie

Njikọ mpụga

dezie
  • Martina Ohadugha – FIFA competition record (archived)
  • Martina Ohadugha at Soccerway