Àtụ:Infobox sportsperson

Margaret Adeoye
Margaret Adeoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú Dezie
Aha enyereMargaret Dezie
aha ezinụlọ yaAdeoye Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya22 Eprel 1985 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụasọmpi egwuregwu Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi400 metres Dezie
so na2012 Summer Olympics, 2014 Commonwealth Games Dezie

Margaret Adetutu Adeoye (amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Eprelụ n'afọ 1985) bụ onye na-eme egwuregwu na-eme asọmpi na mita 200.[1] Ọ nọchitere anya Great Britain na London 2012.[2]

E nwetara ihe kacha mma ya n'oge ahụ maka 200m na 6 Ọgọstụ 2012 mgbe ọ gbara ọsọ na 22.94s, na-enye ya ohere na Olympic 200m Semi-Finals.[3] Ọ mechara nke asaa na Semi-Final, ọ nweghịkwa ọganihu na ṅgwụcha. N'afọ 2013, o jisiri ike melite ihe kacha mma ya ruo 22.88.[4]

Egwuregwu mba ụwa dezie

Representing Àtụ:GBR2
2013 World Championships Moscow, Russia 3rd 4 × 400 m relay 3:25:29
2014 World Indoor Championships Sopot, Poland 3rd 4 × 400 m relay 3:27.56
2015 World Championships Beijing, China 24th (sf) 200 m 23.34

Ihe odide dezie

  1. Margaret Adeoye. www.teamgb.com. Retrieved on 5 July 2012.
  2. "Enfield & Haringey Athletic Club's Margaret Adeoye joins Team GB for London 2012 Olympics", www.enfieldindependent.co.uk, 4 July 2012. Retrieved on 5 July 2012.
  3. Sprint duo advance to Olympic semis.
  4. IAAF: Athlete profile for Margaret Adeoye. iaaf.org. Retrieved on 2015-11-04.

Njikọ mpụga dezie

  • Margaret Adeoye at World Athletics