Madam Koi Koi (Lady Koi, Miss Koi Koi, nke a makwaara na Ghana dị ka Madam High Heel ma ọ bụ Madam Moke na Tanzania dị ka Miss Konkoko) bụ mmụọ na akụkọ ifo obodo Naijiria na Afrịka nke na-agagharị n'ụlọ ihi ụra, paseeji na ụlọ mposi n'ụlọ akwụkwọ obibi n'abalị, ebe n'ụlọ Akwụkwọ ehihie ọ na-aga ụlọ mposi na ụmụ akwụkwọ na-abịa ụlọ akwụkwọ n'oge ma ọ bụ hapụ ụlọ akwụkwọ n"azụ oge. A na-egosikarị ya ka ọ na-eyi akpụkpọ ụkwụ na-acha ọbara ọbara ma ọ bụ na-eyi otu akpụkpọ ụkwụ.

Ọ bụ otu n'ime ndị mmụọ nke ụlọ akwụkwọ na-ebi ebi kachasị ewu ewu na Nigeria, Ghana na South Africa.[1][2]

Okwu mmalite dezie

Aha "Madam Koi Koi" sitere na ụda ikiri ụkwụ ya na-eme mgbe ọ bụla ọ na-abịa iri ụmụ akwụkwọ n'abalị, ebe na Ghana ewepụtara aha "Madam Moke" na okwu Ghanaian maka elu ikiri ụkwụ.

Mmalite dezie

  1. The legend of the dead teacher who haunts secondary school students (en). Pulse Nigeria (2016-10-17). Retrieved on 2021-09-29.
  2. Lady Koi-Koi & Other Crazy Secondary School Stories – StyleVitae (en-US). Retrieved on 2021-09-29.