Luizinho Faleiro (amụrụ ya n'abalị iri abụọ na isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1951) [1] bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Trinamool Congress si Goa bụ onye rúrú oru dịka osote onye isi oche na ebe nile ndị India Congress Committee of Indian National Congress kemgbe n' afọ pụkụ iri na atọ ma bụrụ onye na-ahụ maka steeti asaa nke Manipur, Meghalaya, Mizoram, Sikkim, Arunachal Pradesh, Nagaland na Tripura. N'oge gara aga, ọ rụrụ ọrụ ugboro abụọ dị ka onye isi minista nke asatọ nke Goa. A na-eto Faleiro site n'ịmepụta atụmatụ na ịmekọrịta nke dugara n'ịhazi Gọọmentị na Mizoram, Meghalaya, Arunachal Pradesh na Manipur. N'afọ pụkụ iri abụo na atọ ọ bụ onye isi oche nke Kọmitii Nnyocha Nchịkọta Mgbakọ nke Karnataka Pradesh, na-esote nke Congress meriri ntuli aka Mgbakọ nkeKarnataka. [2] Ọ hapụrụ Indian National Congress na 27th September, na afọ pụkụ iri na abuo iji sonye na All India Trinamool Congress na na abalị iri abụo na itolu na ọnwa itolu na afọ pụkụ iri na otụ. N'abalị iri n'ọnwa Eprel afọ na afọ pụkụ iri abụọ na atọ ọ gbara arụkwaghịm na Trinamool Congress ma gbaa arụkwaghịma na Rajya Sabha Member of Parliament n'okpuru tiketi Trinamool congress. Ọ lụrụ Rachel Faleiro ma bụrụ nna ụmụ nwoke abụọ, Lenin, Rabindra na naanị nwa nwanyị Rania.

Luizinho Faleiro
Faleiro in 2016
Member of Parliament, Rajya Sabha
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byArpita Ghosh
Succeeded bySaket Gokhale
ConstituencyWest Bengal
Vice President of All India Trinamool Congress
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
PresidentSubrata Bakshi
Preceded byYashwant Sinha
6th Chief Minister of Goa
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byPresident's rule
Succeeded byFrancisco Sardinha
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byWilfred de Souza
Succeeded byPresident's rule
Member of the Goa Legislative Assembly
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byAvertano Furtado
Succeeded byUlhas Tuenkar
ConstituencyNavelim
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byVelho Leo Mauricic
Succeeded byChurchill Alemao
ConstituencyNavelim
President,Goa Pradesh Congress Committee
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Succeeded byShantaram Naik
Personal details
Born (1951-08-26) 26 Ọgọstụ 1951 (age 73)
Goa, Portuguese India
Political partyAll India Trinamool Congress (2021–2023)
Other political
affiliations
Indian National Congress (1979–2021)
Spouse(s)Rachel Faleiro
Children3
WebsiteÀtụ:Url

Onye otu ndị omeiwu nke Goa

dezie

Luizinho Faleiro rụrụ ọrụ dị ka MLA nke Navelim Constituency ruo oge asaa.[3] O meriri ntuli aka ọchịchị nke afọ 1979 na vootu 7715; ntuli aka 1984 na vootu 9126 (onye ọzọ nwetara vootu 3472). Ntuli aka nke 1989 na-enweghị onye mmegide ọ bụla; ntuliaka nke afọ 1994 na vootu 8178 (onye ọzọ nwere vootu 1107); ntuli aka 1999 na vootu 12054 (onye ọzọ nwetakwara vootu 2293) na ntuli aka 2003 na vootu 10254 (onye ọzọ natara vootu 5668).

N'afọ 2017, ọ meriri ntuli aka site na Navelim Constituency ọzọ.

Mmụta

dezie

Luizinho Faleiro nwere nzere masta na Commerce ma bụrụkwa onye gacharari akwụkwọ na Law.

Ébé m si dee

dezie
  1. Shri Luizinho Faleiro, Ex-CM. Allindiacongress.com. Archived from the original on 2016-03-14. Retrieved on 2017-05-23.
  2. "Luizinho Faleiro elevated as Congress general secretary", Times of India. Retrieved on 2014-05-03.
  3. THE MAN: a Psychological Profile | Luizinho Faleiro (en-US). Luizinhofaleiro.com. Archived from the original on 2017-04-10. Retrieved on 2017-04-10.

Àtụ:Chief Ministers of Goa