Leïla Mezian Benjelloun
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha n'asụsụ obodo | ليلى مزيان |
aha enyere | Leila |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1938 |
Ebe ọmụmụ | Valencia |
Ụbọchị ọnwụ ya | 13 Julaị 2024 |
Ńnà | Mohamed Meziane |
nwanne | Meriem Mazian |
Dị/nwunye | Othman Benjelloun |
Asụsụ obodo | Arabic, Riff language |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Arabic, Spanish, Riff language |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, physician |
ebe agụmakwụkwọ | University of Barcelona, Complutense University of Madrid |
Ihe nrite | Officer of the Order of the Throne |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Leïla Mezian Benjelloun bụ dọkịta nke mba Morocca na nwanyị ọchụnta ego na nwunye nke ọgaranya Othman Benjelloun .
Ndụ mbido
dezieỌ bụ ada onye isi ala nke mba Morocco Mohamed Meziane . [1] A mụrụ ya na Valencia ma o tolite na Spain. [1] Ọ gụsịrị akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ ahụike nke Mahadum Madrid. [2]
Ọrụ
dezieỌ bụ onye isi oche nke BMCE Bank Foundation . [3]
N'ọnwa Ọktoba n'afọ 2017, ọ tọrọ ntọala nke ọhụrụ 1200 m² Museum of Arts and Traditions of Morocco (MATM) nke ọ na-ewu na nkwụsị nke Moulay Youssef Boulevard na Roudani Boulevard na Casablanca . [3] Ụlọ ahụ, nke onye na-ese ụkpụrụ ụlọ Tarik Oualalou mere, [4] dị mita 26 n'ịdị elu ma kwadoro ya iji kwụọ nde MAD 79. [4] Emechara ụlọ ahụ n'afọ 2018. [3] [4]
Ọ bụ onyeisi oche nke Alaouite Organisation for the Protection of the Blind and Moroccan Red Cross, osote onye isi oche nke Association of Medical Doctors na Morocco, na onyeisi oche nke Benjelloun-Mezian Foundation . [2]
Ndụ onwe onye
dezieỌ lụrụ Othman Benjelloun kemgbe afọ 1960, ma ha nwere ụmụ abụọ; Dounia, onye na-emepụta ihe nkiri, na Kamal, ọkà mmụta gbasara mmadụ na onye na-ahụ maka gburugburu ebe obibi. [2] [5]
Ebenside
dezie- ↑ 1.0 1.1 100 FEMMES - Dr Leïla MEZIAN-BENJELLOUN. www.100femmes.ma. Retrieved on 14 February 2018.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 Dr. Leïla Mezian Benjelloun. wise-qatar.org. Retrieved on 14 February 2018.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Dr. Leila Mezian laid the foundation stone of her upcoming Museum of Arts and Traditions - Moroccan Ladies. moroccanladies.com (30 October 2017). Archived from the original on 11 July 2018. Retrieved on 14 February 2018.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 Leila Mezian Benjelloun To Build a New Museum in Casablanca. moroccoworldnews.com (18 December 2016). Retrieved on 14 February 2018.
- ↑ eCapital. Keynotes Speakers. www.fm6e.org. Archived from the original on 2018-02-15. Retrieved on 14 February 2018.