Latifa Lakhdar
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | French protectorate of Tunisia, Tunisia |
aha n'asụsụ obodo | لطيفة لخضر |
aha enyere | Latifa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Febụwarị 1956 |
Ebe ọmụmụ | Zarzis |
ọrụ ọ na-arụ | historian, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, women's rights activist, odee akwụkwọ |
onye were ọrụ | Ez-Zitouna University, Tunis University |
Ọkwá o ji | Minister of Culture |
ebe agụmakwụkwọ | College of Sorbonne |
Latifa Lakhdar (amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Febụwarị n'afọ 1956) bụ onye Tunisia na-akọ akụkọ ihe mere eme na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ Minista nke Ọdịbendị site n'ọnwarị n"afọ 2015 ruo Jenụwarị n".
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Lakhdar na Zarzis na 1 Febụwarị 1956. Ọ bụ nwa akwụkwọ nke Mohamed Arkoun na Sorbonne na Paris.[1]
Ọrụ
dezieLakhdar bụ Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme nke oge a na Mahadum Ez-Zitouna site na 1991 ruo 1999 na site na 2000 ruo 2015 na Mahadim Tunis.[2]
Lakhdar bụ ọkachamara n'echiche Alakụba ma bipụta ọtụtụ akwụkwọ na Arabic na French, ọkachasị na ọnọdụ ụmụ nwanyị na ndị Alakụba.[3][4][1][2] Ọ bụ onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru ụmụ nwanyị na onye na-adịghị ekpe okpukpe.[5] O kwuru na nkwenye Alakụba, gụnyere iyi ọha egwu Alakụba bụ akụkụ nke orthodoxy Alakụba.[1] Ọ na-ekwu na "Echiche jihadist na okpukpe kwesịrị ịchịkwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị bụ ihe nlereanya nke na-adịtụghị".[4]
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieLakhdar bụ onye guzobere Association tunisienne des femmes démocrates . N'afọ puku abụọ na iri na otu , a họpụtara ya ka ọ bụrụ osote onye isi oche nke ikike dị elu maka mmezu nke ebumnuche nke mgbanwe, mgbanwe ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mgbanwe ọchịchị.[2][6]
N'abalị isii n'ọnwa Febụwarị n'afọ 2015, a họpụtara Lakhdar ka ọ bụrụ Mịnịsta na-ahụ maka ọdịbendị na nchekwa ihe nketa, dị ka onye nweere onwe ya, n'ọchịchị Praịm Minista Habib Essid.[7] Ya na ndị ọrụ ebe ngosi ihe mgbe ochie na-ekwurịta okwu n'oge mwakpo Bardo National Museum na 18 Machị 2015 ma mesịa kpughee ihe ncheta na saịtị ahụ.[4]
Na 12 Febụwarị 2016, Onye isi ala Béji Caïd Essebsi mere Lakhdar onye isi nke Order of the Republic maka ọrụ ya.[7]
Akwụkwọ ndị e bipụtara
dezie- Lakhdar (1994). Confraternity Islam and the national question in colonial Tunisia (in French). Ceres.
- Lakhdar (2002). The woman according to al-Ijma. Ceres.
- Lakhdar (2007). Women in the Mirror of Islamic Orthodoxy (in French). Editions de l'Aube.
- Lakhdar (2013). What will tomorrow be done? (in French).
- Lakhdar (2020). Une révolution et son contraire (in French). Nirvana.
Isiokwu
dezie- Lakhdar (2001). "Orthodoxy and Fundamentalism: The Obstacles to a Modern Muslim Mindset". Il Regno.
- Lakhdar (2003). "Les discours zitouniens, 1904–1932: entre la "la reproduction quasi-parfaite" et la "reproduction réinterprétatrice", Actes du XIe Colloque Internationale (in French). Tunis: Mannoube.
- Lakhdar (2009). "Approche critique de las pensée islamique orthodoxe: contraintes et espoirs d'un chantier de recherche", in Pierre-Robert Baduel: Chantiers et défis de la recherche sur le Maghreb contemporain (in French). KARTHALA editions, 571–588. ISBN 9782811101633.
Ebenside
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Magister (19 November 2002). The Other Islam: Scholarly, and Written with a Sharp Pen. Chiesa. Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "other" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 2.2 Qui est Latifa Lakhdhar, nouvelle ministre de la Culture? (French). Tekiano (24 January 2015). Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "qui" defined multiple times with different content - ↑ Yéhia (15 April 2015). Latifa Lakhdar : L'esprit critique tunisien va évoluer (French). Al-Ahram. Retrieved on 4 December 2016.
- ↑ 4.0 4.1 4.2 Marlowe (24 March 2015). Tunisian minister followed Bardo attack from 'crisis cell'. The Irish Times. Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Bardo" defined multiple times with different content - ↑ Moghadam (2013). "What is democracy? Promises and perils of the Arab Spring". Current Sociology 61 (4): 393–408. DOI:10.1177/0011392113479739.
- ↑ Moghadam (2011). Making Globalization Work for Women: The Role of Social Rights and Trade Union Leadership. SUNY Press. ISBN 9781438439600.
- ↑ 7.0 7.1 Tunisie : Latifa Lakhdar décorée des insignes de commandeur de l'ordre de la République (French). Tekiano (12 February 2016). Retrieved on 4 December 2016. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "tekiano" defined multiple times with different content