Larry Sanger

Larry Sanger (mù yá na 16 Julaị 1968) bula enyi Jimmy Wales. Ya na nwoke ahu bu nde bidoro Wikipedia. Mbu ha bido Wikipedia, ha nwela encyclopedia nola na Internet, adila kpo Nupedia.

Larry Sanger.jpg

Na Maachị 15, 2007, Larry Sanger bidoro encyclopedia ozo ana-kpo Citizendium.

Lee nke ozoMèzi