Kunle Odunlami

Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria
Kunle Odunlami
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Maachị 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuRaja Club Athletic, First Bank F.C., Sunshine Stars F.C., Nigeria national football team, Sunshine Stars F.C. Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2014 FIFA World Cup Dezie

Kunle Odunlami (amuru n'ubochi 5 n'ọnwa Maachị n'afọ 1990) bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria, onye na-egwu egwu dịka onye mgbachitere Gokulam Kerala FC . [1]

Ọrụ mba ụwa dezie

N'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2014, onye nchịkwa Stephen Keshi, kpọrọ ya òkù ka ọ sonyeere ndị otu egwuregwu bọọlụ mba Naijiria maka otu Asompi Mba Afrịka 2014 [1] ebe ọ malitere egwuregwu ọ bụla wee bụrụ okacha mma nke XI na asọmpi ahụ ma ndị otu nweta nnoro nke atọ.

Ebensidee dezie

  1. 1.0 1.1 Mihai Roman, Victor Astafei si Kunle Odunlami au efectuat primul antrenament cu FC Botosani!. stiri.botosani.ro. Retrieved on 20 July 2016.