Kim Sajet
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kingdom of the Netherlands |
aha enyere | Kim |
aha ezinụlọ ya | Sajet |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | curator |
ụdị ọrụ ya | portrait |
onye were ọrụ | National Portrait Gallery |
Ọkwá o ji | museum director |
ebe agụmakwụkwọ | Bryn Mawr College, University of Melbourne |
Ebe obibi | Washington, D.C. |
webụsaịtị | https://www.kimsajet.com/ |
kọwara na URL | https://npg.si.edu/about-us/director |
Akụkọ ndụ ya
dezieA mụrụ Sajet na Naijiria ma zụlite ya na Australia site na afọ anọ, ọ bụ nwa amaala Netherlands.[1][2] O nwere nzere doctorate na ọmụmụ liberal studies site na Mahadum Georgetown, nzere masta na akụkọ ihe mere mgbe chie site na Bryn Mawr College, nzere masters na nchịkwa azụmaahịa, na nzere bachelọ na akụkọ ihe mere mgbe ochie na Mahadụ Melbourne, na diplọma gụsịrị akwụkwọ na ọmụmụ ihe ngosi nka na Mahadwa Deakin.[3]
Malite na Eprel 1, 2013, Sajet jere ozi dị ka onye nduzi nke Smithsonian's National Portrait Gallery na Washington D.C. Ọrụ a na-esote oge ọ bụ onye isi na onye isi oche nke Historical Society nke Pennsylvania.[2] Tupu ọrụ ahụ, ọ bụ osote onye nduzi nke Pennsylvania Academy of Fine Arts ma nọrọ oge dị ka onye nlekọta na onye nduzi na ụlọ ngosi nka abụọ nke Australia.[4]
Hụkwa
dezie- Ụmụ nwanyị n'ọhịa akụkọ ihe mere eme
Akwụkwọ ndị o bipụtara
dezie- Caragol (2020). "The Obama Portraits and the National Portrait Galley as a Site of Secular Pilgrimage", The Obama Portraits. Princeton, New Jersey: Princeton University Press. ISBN 9780691203294.
Edensibịa
dezie- ↑ Boyle. "Kim Sajet enters the picture at the Smithsonian’s National Portrait Gallery", The Washington Post, 29 March 2013. Retrieved on 17 November 2020.
- ↑ 2.0 2.1 Kim Sajet Becomes Director of National Portrait Gallery (en-US). Artforum.com (February 5, 2013). Retrieved on 2021-07-08.
- ↑ Smithsonian's National Portrait Gallery Director and Senior Historian Spotlight Newly Acquired Painting of Truman and Portraiture's Value in Illuminating History (en). Kansas City Public Library (2015). Archived from the original on 2021-07-09. Retrieved on 2021-07-08.
- ↑ "Kim Sajet named U.S. Portrait Gallery chief", Politico, 5 February 2013. Retrieved on 17 November 2020.