Khaled Elleithy
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha ezinụlọ ya | Khaled |
ụbọchị ọmụmụ ya | Eprel 1960 |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | ọkà mmụta sayensị, academic |
onye were ọrụ | King Fahd University of Petroleum and Minerals, University of Bridgeport |
ebe agụmakwụkwọ | University of Louisiana at Lafayette |
onye ndụmọdụ doctoral | Magdy Abd El-Aziz Bayoumi |
Ihe nrite | Fellow of the African Academy of Sciences |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Mathematics |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Khaled Elleithy bụ ọkammụta si mba Ijipt n'isi ọmụmụ Sayensị Kọmputa na Injinịa. Ọ bụ onye isi nọ n'oche ugbu a na College of Engineering, Business, and Education na-ejekwa ozi dịka Osote onye isi oche nsonye maka ọmụmụ ndị nweterela nzere mbụ na Mahadum Bridgeport.[1][2][3][4]
Agụmakwụkwọ Ya
dezieO nwetara nzere mbụ ya n'isi ọmụmụ sayensị kọmputa na njikwa akpaaka n'afọ 1983 na Mahadum Alexandria. O nwetara nzere M.Sc ya n'isi ọmụmụ netwọkụ kọmputa site n'otu mahadum ahụ n'afọ 1986. O nwetara nzere M.Sc ọzọ n'isi ọmụmụ Sayensị Kọmputa n'afọ 1988 na nzere Ph.D. n'afọ 1990 sitere na Center for Advanced Computer Studies, Mahadum Louisiana, Lafayette.[3][1][2][5]
Ihe Ntinye Ya na Ngalaba Sayensị
dezieỌ chọtara ngwa ọhụrụ maka teknụzụ ikuku wee wuo ngwaọrụ nchọpụta ọrịa akwụkwụ nke nwere ike ịchọpụta mgbaàmà tupu mwakpo ahụ.[6]
Mmekọrịta Ya na Òtù Ndị O sogasị na Ha
dezieỌ bụ onye isi òtù kọmputa IEEE. N'afọ 1990, ọ ghọrọ onye òtù Association for Computing Machinery (ACM) na onye òtù Special Interest Group on Computer Architecture. N'afọ 1983, ọ ghọrọ onye òtù Egypt Engineering Syndicate ruo mgbe ọ ga-anwụ. N'afọ 1988, ọ ghọrọ onye òtù IEEE Circuits & Systems Society na òtù kọmputa IEEE. N'afọ 2018, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye òtù Academy of Sciences nke Africa [4][1][3]
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Templeeti:Kpọtụrụ webụ
- ↑ 2.0 2.1 Templeeti:Cite webụ
- ↑ 3.0 3.1 3.2 -convolutional-neural-network-and-support-vector-machine-for-expression-recognition-in-driving-environment.pdf American Society for Engineering Education.
- ↑ 4.0 4.1 Templeeti:Cite webụ
- ↑ Khaled Elleithy - The Mathematics Genealogy Project.
- ↑ Hall, Phil (2018-04- 20). Prọfesọ Mahadum Bridgeport chọtara ngwa ọhụrụ maka teknụzụ ikuku (en-US).