Kema Chikwe
Onye ndoro ndoro ochichi Naijiria
Kema Chikwe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Septemba 1951 |
Ebe ọmụmụ | Abá |
nwa | Naeto C |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Aviation of Nigeria, Ambassador of Nigeria to Ireland, Minister of Transportation |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum nke Nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Kemafo Nonyerem "Kema" Chikwe bụ onye bụbu Minista Naịjirịa nke Federal Aviation. Ọ na-ejide ọkwa nke National Women Leader nke pati ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria PDP ugbu a.
Chikwe malitere akwụkwọ mgbe ọ dị afọ ise n'Aba na nke bụ Abia State ugbu a. Ọ gụrụ akwụkwọ na French na Advanced Teachers' College, Owerri . Ọ gakwara Queen's College nke City mahadum nke New York ebe ọ nwetara nzere na French. O nwetara nzere doctorate na Mahadum Naijiria, Nsukka, na agụmakwụkwọ. Chikwe ghọrọ onye nta akụkọ redio, onye nchịkọta akụkọ na onye na-ebipụta akwụkwọ. Ọ bụ onye isi na onye na-ebipụta akwụkwọ, Prime Time Limited, ndị na-ebipụtara magazin Ash. O bipụtara akwụkwọ atọ, dezie ọtụtụ akwụkwọ ma nye aka n'ọtụtụ akwụkwọ.[1]
- ↑ Kema Chikwe. Online Nigeria. Retrieved on 2010-02-16.