Kekefia
akụkụ nri ndị Bayelsa na Nigeria
Kekefia
ebe | Bayelsa Steetị |
---|---|
mba osi | Naijiria |
Kekefia bụ nri dị n'akụkụ nke ndịda ọwụwa anyanwụ nke Naịjirịa, nri ahụ na-ewu ewu n'etiti ndị mmadụ nọ na steeti Bayelsa.[1]
Plantain bụ isi ihe eji eme nri a, ndị ọzọ gụnyere ose, alibasa, anyiya na-esi ísì ụtọ, mmanụ nkwụ na nnu.[2]
Nri ndị ọzọ
dezieA na-enye Kekefia na ofe nwere anụ ma ọ bụ azụ.[3]
Ihe odide
dezie- ↑ "Food security in Bayelsa state". ResearchGate.
- ↑ Exploring The Cultural Taste Buds Of Nigeria (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-08-16). Archived from the original on 2022-06-29. Retrieved on 2022-06-30.
- ↑ Funmilayo-odede (2022-04-28). Tasting Bayelsa: How to make delicious kekefia (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-30.