Kajola
Kajola
aha gọọmenti | kajola |
---|---|
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oyo state |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 8°2′16″N 3°20′56″E, 8°1′35″N 3°21′27″E, 8°5′25″N 3°20′47″E |
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwere | onyeisi oche nwaanyi |
postal code | 202101 |
Kajola bụ ógbè Gọọmentị Obodo na Oyo Steeti, Naịjirịa. Isi ụlọ ọrụ ha dị n'obodo Okeho.
Obodo ndị ọzọ dị na okpúrù ọchịchị Kajola bụ Ilero, Imia, Ilua, Ayetoro-oke, Isemi ile, Iwere-oke, na Ilaji-oke.
O nwere mpaghara nke 609 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ nke 200,997 na ọnụ ọgụgụ afọ 2006.
Onye isi oche mbụ nke Gọọmentị Obodo bụbu Chief Michael Adegbite.
Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 202.[1]
- ↑ Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.