Joseph Obinna Ogba
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 9th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Joseph Obinna Ogba |
Aha ọmụmụ | Joseph Obinna Ogba |
aha enyere | Joseph |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1961 |
Ebe ọmụmụ | Ishielu |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democracy Party |
Ụcha ime anya | agba aja aja |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Joseph Obinna Ogba | |
---|---|
Member of the Senate of Nigeria for Ebonyi Central | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 9 June 2015 | |
Commissioner for Youths and Sports Ebonyi State | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office 2019 - date | |
Personal details | |
Born | 1961 Ishielu, Ebonyi State, Nigeria |
Committees | Chairman Committee on Sports |
Joseph Obinna Ogba (amụrụ n'afọ 1961 na Ebonyi Steeti, Naịjirịa) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirị. Ọ bụ onye omeiwu na-anọchite anya Ebonyi Central senatorial district na Seneti Naịjirịa.[1][2][3] Ọ bụ onye otu National Assembly nke asatọ na Naịjirịa ma bụrụkwa onye omeiwu a họpụtara na republic nke nke itoolu nke National Assembly.[4][5][6]
Ndụ onwe onye na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Joseph Ogba na 1961 na Nkalagu, Ishielu Local Government Area nke Ebonyi Steeti, Nigeria. A zụlitere ya na Ishielu obere oge. Ogba gara Command Secondary School na Nkalagu ebe ọ natara General Certificate of Education n'afo 1975. Ọ gara Federal Polytechnic, Oko ebe ọ nwetara Diploma na Higher National Diploma na Mass Communication.
Ọrụ
dezieOgba malitere ọrụ ya dị ka onye ọka ikpe na Nigerian Football Referee Association n'afo 1986. N'afọ 1995, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke Nigeria Football Referee Council (Chapter nke Anambra Steeti ) ma jee ozi n'ọkwa ahụ ruo n'afọ 1997. N'afọ 1997, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu Federal Government Delegation na United States na Owuwu ihe onyonyo.
Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị
dezieN'afọ 1998, ọ banyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma họpụta ya dịka onye isi oche nke gọọmentị ime obodo Ishielu na steeti Ebonyi. E mesịa, a họpụtara ya dịka Onye isi oche nke ndị isi oche (ALGON) na steeti Ebonyi. N'ihi ahụmịhe ya na bọọlụ, a họpụtara ya dịka onye isi oche, Ebonyi Angels Football Club na 1999 ruo 2002.
Mgbe ọ ka na-eje ozi dị ka Onye isi oche nke Ebonyi Angels, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Kọmishọna maka ndị ntorobịa na egwuregwu, Ebonyi Steeti na 2002. N'afọ 2003, mgbe ọ rụchara ọrụ dị ka onye kọmishọna, a họpụtara ya dịka onye isi oche nke Football Association na Ebonyi Steeti. N'afọ 2006, ọ bụ onye isi oche nke kọmitii ahịa na nkwado nke Nigeria Football Federation.
N'oge ntuli aka 2015 na Naịjirịa, Ogba gbara aka bia kwa sonyere na ndị omeiwu ha họpụta ra ka ọ nọchite anya mpaghara Ebonyi Central.[7] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche kọmitii na-ahụ maka egwuregwu n'etiti ndị omeiwu Naịjirịa.[8][9][10] N'afọ 2019, a họpụtara ya ọzọ na ndị omeiwu Naịjirịa maka oge nke abụọ.[11][12]
Hụkwa
dezieEbem si de
dezie- ↑ Amarachukwu (2018-10-27). 2019: 74 Candidates jostle for NASS seats in Ebonyi (en-US). Blueprint. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ Igbo group raises alarm over killing by Fulani herdsmen. The NEWS (2016-04-05). Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria. www.nass.gov.ng. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ Vote Of Confidence: See full list of 83 senators backing Senate President (en-US). www.pulse.ng (2015-09-29). Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ Eribake (2015-09-29). Full list of 83 senators who passed vote of confidence on Saraki (en-US). Vanguard News Nigeria. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ PDP Names WIke Chairman Of National Convention Committee (en-US). aitonline.tv. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ Know Your Senator: SEE LIST of Nigeria's Latest 109 Senators (en-US). Nigerian Bulletin - Naija Trending News. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ Owete (2015-11-04). Saraki names Senate Committees heads; rival Ahmed Lawan gets defence (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ Brila (2017-09-14). House of Representatives to Hold Public Hearing on NFF Act Next Week (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ Ifeanyi Ubah Games Village: Taking the world to Nnewi (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-02-06). Archived from the original on 2023-03-19. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ clement (2019-04-01). Will the 9th Senate Bring Desired Change? See Full List of Incoming Senators (en-US). SundiataPost. Archived from the original on 2019-04-05. Retrieved on 2019-04-05.
- ↑ APC wins Senate majority with 63 Senators, PDP behind with 37 (en-US). www.pulse.ng (2019-03-12). Retrieved on 2019-04-05.
Njikọ mpụga
dezieTempleeti:Nigerian Senators of the 8th National AssemblyTempleeti:Nigerian Senators of the 9th National Assembly