Ishielu

Ọchịchị okpuru steeti Ebonyi nke Naijiria
Ishielu
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Ebonyi Dezie
nhazi ọnọdụ6°25′43″N 7°49′6″E, 6°25′38″N 7°50′9″E Dezie

Ishielu bụ ọchịchị ime obodo Ebonyi steeti Naijiria . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Ezillo.

Mpaghara ha ruru 872 km2 na ọnụ ọgụgụ mmadụ 151,048 na ngụkọ 2006.

Koodu nzipu ozi nke mpaghara ahụ bụ 481. [1]

Ntụaka dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2012-11-26. Retrieved on 2009-10-20.