Ikwo (local government)

Ikwo bụ mpagharaọchịchị ime obodo kacha ibu na steeti Ebonyi . Ọ dị na mpaghara ọwụwa anyanwụ nke steeti ahụ. Obodo na ọchịchị ime obodo nwere nnukwu ala dị ihe dịka square kilomita 500 wee kee oke n'okpuru ọchịchị Abakaliki, Izzi na ọchịchị Ezza yana steeti Cross River . Ọ bụ ala nna onye bụbu Onye isi ochichi steeti ahụ bụ Chief Martin Elechi . Ikwo bụ ebe obibi nke Alex Ekwueme Federal University Ndufu Alike Ikwo (FUNAI) Otu n'ime mahadum nke President Goodluck Jonathan hiwere. Ikwo also plays host to Ebonyi State College of Education, Ikwo at Ndufu Echara .

Isi ụlọ ọrụ mpaghara ochichi ime obodo dị na Onu-Ebonyi Echara.

Omenala na otu dezie

Ndi Ikwo nwere omenala bara uba. Obodo na ezinụlọ na-eji oke akpọrọ ihe. A na-eji ekpori ndụ eme ma olili ozu na emume alụmdi na nwunye. Ọtụtụ mmonwu bụ akụkụ nke emume ndị a. Otu egwu egwu bụ ebe a na-ahụkarị. A na -asụkarị ụdị asụsụ Igbo nke Ikwo .

Hụkwa dezie

  • Ndi Ikwo
  • Ndepụta Gọvanọ Ebonyi Steeti