Asụ̀sụ̀ Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
+image #WPWPIG
Tinyere databox
Ahiri 1:
{{Databox}}
[[Usòrò:Indomie Igbo Advert, Abia.JPG|thumb|Mgbasa ozi Indomie na Asụsụ Igbo]]
 
'''Asụsụ Igbo''' bụ asụsụ Niger-Congo nke ọnụ ọgụgụ mmadụ ruru nde iri abụọ na ise nke ndị juru na ya bụ ndị Igbo. Na ọdịda anyanwụ Naịjirịa na ebe [[Niger Delta]], Igbo bụ diala. Ha dere ya n'odide Latin, nke ndị mpaghara Britain nwetara. Nkarị ndị ọzọ bụ nke [[Èkpè]] buru nkarị [[Nsịbịdị]]. Asụsụ Igbo bụ asụsụ nke a na-asụsụ n'ezie. Ọ dị ike taa ndi ọbịa apụghị ịsụta ya, dịkwa ike nke na ndi Igbo jere biri ná mpaghara ọzọ apụghị nwee ike ịghọtacha ihe ndi nke ọzọ na-ekwu, maka na ndi Igbo na olu Igbo hiri nne. E nwere mkpụrụ edemede Igbo dị 36, ụdaume asatọ na mgbochiume ọgụ na asatọ.
Seniiut [[Ogun State Television]].