Iku azu: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
No edit summary
No edit summary
Ahiri 1:
[[File:Igbo Fisherman.jpg|thumb|Igbo Fisherman]]
 
Ndi Igbo nwere otutu akaoru e ji mara ha nke otu n'ime ya bu iku azu. O bu ndi bi na akuku mmiri na akukari azu, oge obula ha no na mmiri na aku azu.Ngwa oru ha ji aku azu gunyere ukpo na ibolo, ha bu abuo bukari ihe e jikari aku azu, ebe ufodu jikwa ngiga aku azu. Ndi eji iku azu mara n'ala Igbo bu Anam, Ogbaru,Atani,Osomala, Aguleri,Delta,Umerum na obodo ndi ozo bi nso n'mmiri. <ref> J.C Onuora (2015) Usoro Omumu Igbo Maka Sekondri Nta, Patmonic Printers & Publishers Ltd</ref>